oiroegbu.com
Nneoma
Nneoma, nwayi oma m ji eme onu Obidiya, Anam ede akwukwo a N’ihi gi, n’ihi ihunanya gi Iru gi di ka mmiri no n’iyi Ochi gi na-eme m obi uto Enweghi ihe m ga eji tunyere ya Lee kwa…